Interrogative Words
Gịnị? - what?
Onye? - who?
Ole? - how many?
Olee? - where (olee ebe), which (olee nke), how (olee otu), who (olee onye), when (olee mgbe), what (olee ihe)?
Kedụ? - where (kedụ ebe), which (kedụ nke), how (kedụ ka), who (kedụ onye), when (kedụ oge), what (kedụ ihe)?
Ebee? - where?